paroles de chanson / Aguero Banks parole / Nsogbu lyrics  | ENin English

Paroles de Nsogbu

Interprète Aguero Banks

Paroles de la chanson Nsogbu par Aguero Banks lyrics officiel

Nsogbu est une chanson en Igbo

Nwayọ Nwayọ kam ji mapụta

Normally I no Dey rush 

Ndi ma mụ mgbe m'na agba ball 

Mana ihe ha na akpọm bụ cnyikọ one touch 

Ụfọdụ na afụm ka role model

Ụfọdụna afụm ka opp 

Ụmụasa na afụm ka crush

But back to Wetin I want discuss 

Maka na 

Onye ọbụla ma onye, onye anwụrụ bụ
 
Mana giving up bụ never

Ọkụ adịrọ na ogbe m'nwere pụta 

Sị my people na mụ ga eweta ọkụ ka Nepa

cdịmụ ka onye na ele akwụkwọ na cfia nine 

ine mụ anya sọ ihe dị mụ n'isi bụ paper

Chasing the bag ka chetah  

cnwụrụ mụ ji bịa ịma ama measure ya na meter

Ejem ebe asị sị ejena

Emem ife asị sị Emena

c catch m cruise 

E break m rules

Esem ife asị sị esena

Canadian loud 

Ịnyem one ounce 

Mkpọ my men ebugharia compass 

Kor this man, ọbụrọ my man

Emewa ihe ego now ọchọwa contact 

cchọrọkwam Nsogbu mna esewa 

Mna adawa, mnaa apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

cbụrọm onye Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mna apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

Enyekwanam Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mna apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

cburom onye Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mnaa apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

Thank God I'm far gone 

This year two thousand and G wagon

Ha Sibu na mna akọbu jargon

But kita polo m bụ Luis Vuitton

Before ịkpọm show ịkpọ my manager 

Thank God ckwụsịlọm 

I was still in the trench oge Popo tuu down 

but thank God ha afụdịrom

Ejem ebe asị sị ejena

Emem ife asị sị Emena

c catch m cruise 

E break m rules

Esem ife asị sị esena

Canadian loud 

Ịnyem one ounce 

Mkpọ my men ebugharia compass 

Kor this man, ọbụrọ my man

Emewa ihe ego now ọchọwa contact 

cchọrọkwam Nsogbu mna esewa 

Mna adawa, mnaa apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

cbụrọm onye Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mna apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

Enyekwanam Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mna apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka

cburom onye Nsogbu 

mna esewa 

Mna adawa, mnaa apịacha

Ha na amacha

Olisa ekwena ka m nleka
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de Nsogbu

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole en bas de l'oeil
2| symbole en bas de la cible
3| symbole à droite du smiley
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid