paroles de chanson / Aguero Banks parole / Echi (Onye agoziri agozi) lyrics  | ENin English

Paroles de Echi (Onye agoziri agozi)

Interprète Aguero Banks

Paroles de la chanson Echi (Onye agoziri agozi) par Aguero Banks lyrics officiel

Echi (Onye agoziri agozi) est une chanson en Igbo

Hustle drove me insane 

I was down on my lane 

Ụfọdụ sị nkolu

Mana ha amarọ the pains 

Wey the boy dey contain

Mehn, i nearly lost my brain 

I pray heaven sends the rain 

Ka oficha my pain

Ifụkwara isi mụ ohhh

Ha sị na egwum n'disturb-zị 

Na the whole city 

Ha amakwa na ije dịkwa n'ọkpa mụ oh

cll my brothers Dey be on the road 

Ha na achụpado the kpaaa

cbụm onye agọzịrị cgọzị

Ụzọ emechiri emechi

cnyi ka kwechiri ekwechi

Onye mazịkwa echi 

cbụm onye agọzịrị cgọzị

Ụzọ emechiri emechi

cnyi ka kwechiri ekwechi

Onye mazịkwa echi 

Nwanne'm do (x6)

Ebezịna, ifụkwalụ ịsị'm oh 

Nwanne'm do (x6)

Echezịna, ọdịna akaraka mụ oh

Ifesinachi

Imana ụba si na chi

cll i ever wanted bụ ka'm bute money

Ọkwa iso were gba mụ pọtị

Ọkwa ikọọ mụ mgbe mkpọlụ gi

Now ị-na ajụ'm ke kosi

Ọkwa ka itinye body

Ifụkwara isi mụ ohhh

Ha sị na egwum n'disturb-zị 

Na the whole city 

Ha amakwa na ije dịkwa n'ọkpa mụ oh

cll my brothers Dey be on the road 

Ha na achụpado the kpaaa

cbụm onye agọzịrị cgọzị

Ụzọ emechiri emechi

cnyi ka kwechiri ekwechi

Onye mazịkwa echi 

cbụm onye agọzịrị cgọzị

Ụzọ emechiri emechi

cnyi ka kwechiri ekwechi

Onye mazịkwa echi 

Ehhh Ezenekwe Carlo
(Ịbụ onye agọzịrị agọzị nwanne)

Odogwu n'epempe na india 
(Ịbụ onye agọzịrị agọzị)

Ndi anwụrụ nile bụ ndi agọzịrị agọzị
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de Echi (Onye agoziri agozi)

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole en bas du cadenas
2| symbole en bas de l'étoile
3| symbole à gauche de l'ampoule
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid