song lyrics / Jeriq / Chukwuebuka lyrics  | FRen Français

Chukwuebuka lyrics

Performer Jeriq

Chukwuebuka song lyrics by Jeriq official

Chukwuebuka is a song in Igbo

Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter


Chukwuebuka
Kwechili never say never
ckpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza
Ego inyelu otedola ga e fit kwam

Running from the popo n'ime c400
Never die poor bu the eleventh Commandment
ckanchawa jumbo size to all Iyoo cartel
Doing nothing about being broke is an offense


Itobe onu with asa gi anyi analu gi asa gi tido
cfum asa alobam ebe okwu n'okporouzo na abani k'obuzi onye popo
cnd I gave her 50kpa k'onye bem isi ka bisi till ngwa ya n'ozugo
she tell me I love you amakwam n'ona asamu isi with ncha n'ogbo


Ibu obele nwa I'm not kidding with you
You feeling me but I am not feeling you
Before you kill me I am done killing you
cbiam for the mulla abialom for you

Muwa bu ogbe k'ina ewetelu onu
Ima na abulokwa Onye mkpotu
Imelu ife ndi mgbu bia mu na akuku
Mgwa gi n'isi gi elugo ipia bottle


Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter

Chukwuebuka
Kwechili never say never
ckpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
N'ime my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza - Ego inyelu otedola ga e fit kwam

Verse :
1 2 3 4uck owuite till o nwuo
G Capital Letter F csa gi till onyuo
Iga etinye ose na ofe nsala k'otowa ezigbo uto
Iga atukwa ezigbo olu ka the olu kwuta ezigbo ugwo
Omo umu yoruba gwalum owonikoko
chupado the owo ka chicharito
csili sina cfulo nke eme eme nke afu abulo gi jee chuba mgbada togo
7zeros over 90 okporo
Bombing ka ndi boko
To avoid afufu tomorrow
To cvoid akuko. cwalawa tomato
blessed ka iwene tansi
ita afufu na adim ka ita nsi
Ekelebe na ajum ife mna eme n'ime ofia msi fa n'ejem inyu nsi
Odika ego bu everything maka
Ife obuna di na uwa nwelu fee
na emeka offor etinye aka n'akpa ifulo phone gi malu na Inwe go P


Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober
Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa
Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba
K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter


Chukwuebuka
Kwechili never say never
ckpa mna ede bu the bigger bag
Currency chasing on a regular
In my ghetto Chukwuebuka
Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka
Oluwa mabuza mabuza
Ego inyelu otedola ga e fit kwam

It's beat producer of all nations
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Chukwuebuka lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol at the top of the helmet
2| symbol at the top of the camera
3| symbol at the bottom of the thumbs up
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid