song lyrics / Flavour / Her Excellency (Nwunye Odogwu) lyrics  | FRen Français

Her Excellency (Nwunye Odogwu) lyrics

Performer Flavour

Her Excellency (Nwunye Odogwu) song lyrics by Flavour official

Her Excellency (Nwunye Odogwu) is a song in English

Nwunye odogwu ah ee
Make way for nwunye odogwu
Nekwe ya nu ka o na-abia nu
Clear road for nwunye odogwu
Egovin nwanyi oma nu
I furu Asa odogwu
Evergreen nwanyi oma nu
I furu asa odogwu
Eleganza nwanyi oma nu
I furu ola aka ya
O kwa gold ka o gba n’aka
Nekene asa odogwu
Akwaeke nwanyi oma nu
I fuzianu nwunye odogwu
I mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty
Chawa m

Nwunye odogwu ah ee

Make way for nwunye odogwu
Nyenu efe na o na-abia nu
Clear road for nwunye odogwu
A si m nyenu efe na o na-aga nu
I fugodi nwa nu
Baby bu kiribe nkiribe
I fugodi nwa nu
Baby bu enenebe eje olu
Omuma na-asa aru
Baby la hot nwa
O si n’igwe
Chai
Ada di ora mma

I fuzienu nwunye odogwu I Mara na odogwu na-eme ofuma
Odogwu na-eme ofuma
Maintenance is key to beauty
Chawa m!

Nwunye odogwu ah ee ...
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.
Writers: Chinedu Okoli t/as Flavour, Ifeanyi Joshua Chukwu, Prince Chisimdi Nwokoro, Sunday Nweke
Copyright: CTSO MUSIC, CTSO MUSIC (REFERENCE)

Comments for Her Excellency (Nwunye Odogwu) lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol at the top of the calculator
2| symbol to the right of the camera
3| symbol to the right of the star
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid