song lyrics / ANGEL SHININGSTAR / Melody in My Heart lyrics  | FRen Français

Melody in My Heart lyrics

Performer ANGEL SHININGSTAR

Melody in My Heart song lyrics by ANGEL SHININGSTAR official

Melody in My Heart is a song in English

There is Melody in my heart for what the Lord has done for me i have a reason to praise the Lord (*2) come & see !!.



Jehovah emeworm ihe nrioro ya ojurum anya

Chikadibia azawonum ekpere mkpere odikwa ebube..

Obuworom ibu arum wèé nyem udo n’obi,

Omeworom ihem n’atughi anya ya odinu ukwu kele ya!!…

Chi kere uwa ,chi kere igwe akam dina elu o, ome mma abu ekele kam jiri bia ., mgbu ye ji Jehovah idi gi eri ji, mburu ede bia onye nwem obu gi na enye ya . Ogini kam ga eji wèè nye gi Chineke ya ezuworo gi oo , ewo, omeworm ihe n’atughi anya ya odinu ukwu..

Okwa mgbe nchetara olu ebube chi n’alurum mu wèè sinu ogini kam ga eji kele ya ,

elerem anya n’ukwu wèè lee anya na ndida amaghim otum ga esi wèè kele Olisa .asim otito na ojija mma ya diri gi Eze ndi Eze

Imeworom ihe n’atughi anya ekelemuoo..

Ndi enyim bianu bia lere oluebube chukwu,

Ezin’ulomuo soromu kele Olisa, Osaworom okwu nke n’apugi isaa n’uwa , ohichawom anya mmriri sim doo ebezina onyewomum udo obi wèè tinyem na ebe saara mbara abu otito juru onum Jehovah…



The testimony of the Lord in my life is so great , it draws men attention oh yes ! Do you know that God has changed His protocols for my sake i am the favourite of the most high Amen!!!

(Repeat Chorus)



You remembered hanna in the bible ,? A barren woman became a mother of seven what a marvellous God , what a glorious God we serve what a miraculous father i serve , a mysterious God indeed is His name omeworom ihem n’atughi anya ya ..



Obim adala mbaa ,atula ujò , amala jijiji , onyenwem mazuru ihe nke óna echeremuo, akwa nderi , udem n’asu Jehovah mara ya.ihuna onuwonu olu akwam simu ozuwo..

Jehovah omeworom ihe mrioro ya ewo, aka ji uwa azawomum ekpere mkpere doo odikwa ebube,, onurunu olu akwam wèè nyem udo nke obi omeworom ihem n’atugi anya ya ekele ya.
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Melody in My Heart lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol to the left of the eye
2| symbol at the bottom of the target
3| symbol at the bottom of the envelope
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid