paroles de chanson / Ijeyoma parole / The Cross lyrics  | ENin English

Paroles de The Cross

Interprète Ijeyoma

Paroles de la chanson The Cross par Ijeyoma lyrics officiel

The Cross est une chanson en Anglais

After everything you go through in life sometimes you feel that there are things that you cannot surpass
that cross trust me
God is with you all the time
that Cross
God is lifting lifting it off you
c'mon let's go
Hey,
Hey
Hey

Jesus eburu obem binie
Jesus eburu obem binie

Onye na enye ndu eburu obem u binie,
Jesus eburu obem u binie
ooooo ogologo mma agha Jesus okwa nwa gboro ogu
ebekuo dike n' uzu atuba
Jesus odighi onye di ka gi
nsa nsa mmiri nke na ebu ogwe
Jesus odighi onye yiri gi aaaaagha eee oma Kam si bia n' uwa
kedu onye di ka gi aaaaaagha eee Chukwu ka dibia kedu onye yiri gi

What a mighty God we serve
what an awesome God we serve. Ebubedike dike anyi kwo aba
ebekuo dike n' uzu atuba
nke nke mmiri na ebu ogwe
ebekuo dike n' uzu atuba
nke ke mmiri nke na ebu ogwe
Chukwu oma gulum afa na afo nne
aaaaaagha eee
aaaaaghegheghe onye di ka onye ahu nkwo aba nu mba Jesus onye di ka gi
Iburu mkpa mu bilie
Iburu Anya mmiri m zolie
iburu enweghi egom bilie
iburu Amughi nwa bilie
onye na enye ndu nya ka ibunu Chukwu iburu mkpa mu bilie.

Fourth man in the fire
nee nu ka Nebuchadnezzar si enezio
Meshach, Shadrach and Abadnego
o unu Kam nna afuzie?
Who is that fourth person?
I thought I put three men in the fire -ebubedikeeeee
Who can be compared to
an incomparable God like you? Onyeoma mu onye ahu nkwo aba nu mba
onye ahu nke nkwo afu uzo
agabanwe dike izu agbaghalia ya Jesus onye di ka gi

Oh Jesus Christ Ahoy
Jesus Christ Ahoy
Jesus Christ Ahoy
Jesus Christ Ahoy
Eze ndi eze nenu eee nsa nsa mmiri na ebu ogwe ebiliena
ndi uko Chukwu azoliena
nekwe ndi Bishop du gi eje
ebube ka dibia Nile
onye onye yiri gi nnam eee
Jesus kedu onye di ka gi?
Ebekugom gi na uzu na atuzi
ebube na agwo oria
ebube mmuo nso, ebubedike
ebube mmuo nso
ne nu ka Chukwu si tube gi Ugo
Father Michael Obi Chukwu gozierem gi na idi too much kedu onye di ka Chukwu.

Jesus eburu obem binie
Jesus eburu obem binie

Onye na enye ndu eburu obem u binie,
Jesus eburu obem u binie
ooooo ogologo mma agha Jesus okwa nwa gboro ogu
ebekuo dike n' uzu atuba
Jesus odighi onye di ka gi
nsa nsa mmiri nke na ebu ogwe
Jesus odighi onye yiri gi aaaaagha eee oma Kam si bia n' uwa
kedu onye di ka gi aaaaaagha eee Chukwu ka dibia kedu onye yiri gi

Kabasa no na igwe na api pim pim pim Chukwu gozie gi, ebubedike na gwo oria dube gi
ziko nu gi uzo osi eje nu
eee onye di ka Chukwu
onye gulu gi afa na afo nne
onye mere ka anyi nodu na studio wee na apikosi pim pim Chukwu oma Mee
Chukwoma Mee
nenu onye oma...
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de The Cross

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole en bas du casque
2| symbole à gauche de la loupe
3| symbole à gauche de la croix
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid