song lyrics / Victor O / Hallelujah lyrics  | FRen Français

Hallelujah lyrics

Performers Victor ODora N Osita

Hallelujah song lyrics by Victor O official

Hallelujah is a song in Igbo

Chukwu oma onye kere'm obu gini ka'm ga enye gi? nife emre'm erika, maka ni emre'm amaka, okwa gi nwe ndu gi na enye'm, aru isi'ke gi na enye'm, Chukwu oma idighi a na'm ego okwa gi bu Chukwu na enye ego, Chukwu oma obgubga ndu, covenant keeping God, covenant keeping God I say Hallelujah ...
Chorus.....
Onye onyere ndu chinielu ya aka ekene kanyi si ya... Hallelujah! covenant keeping God Hallelujah! anyi emela travel we luta n'udo na aru ike, Hallelujah! covenant keeping God Hallelujah! okwa amara ya baluba eh, onye akporo nwanyi aga amutago ejima Hallelujah eh.. Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah! chai.. Hallelujah...
Be thou exhorted oh Lord the creator of the whole universe receive all the glory Hallelujah!
Ka'nyi tibe Hallelujah, Ka'nyi tibe Hosanna, abu ndi nso na'bu, abu ndi eme n'igwe, Nara nu ekene kanyi oo onye kere uwa chiri uwa na aka, Nara nu otuto anyi oo Hallelujah! anyi eburu ukpa ekene bugara Chukwu nna, onye nyere anyi ndu, onye nyere anyi ume, okwa gi bu chi anyi oo, chi obgubga ndu, Hallelujah you are the covenant keeping God.
Chorus...
I will glorified and worship your most holy name.. Hallelujah! covenant keeping God Hallelujah! you are my big big God big big God ancient days, Hallelujah... I am that I am, King of Kings, you are my strong tower, you are my Ebenezer eh Hallelujah... Hallelujah!
Hey... Onye olu ebube, eze chidoke abima anyi ekene oo, eze ndi eze na ezeh ezeh, okwa gi bi nelu igwe ma anya gi na huzu uwa nile, anyi ekene oo...
K'anyi bulu Hallelujah ebulu Ka'nyi pala Hallelujah pala pagala Chukwu oma dulu anyi bata nime aru ofu osi n'oga diriri anyi na mma nime aru nkea okwa onye kwe chi ya kwere Chukwu oma obgubga ndu...chai... give thanks and praise unto the lord eh for His goodness and mercy endures forever, Dem been dey ask me who are you but now dey ask me how are you eh, ifugo amara Chukwu k'anyi tie Hallelujah...
Chorus....
Onye onyere ndu chinielu ya aka ekene kanyi si... Hallelujah! Jehovah jireh Jehovah shammah Odugwu na agha eh
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Hallelujah lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol at the top of the target
2| symbol at the bottom of the trash
3| symbol to the right of the smiley
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid