song lyrics / TAYO CHRISTIAN / Ihunaya lyrics  | FRen Français

Ihunaya lyrics

Performers TAYO CHRISTIANSamsong

Ihunaya song lyrics by TAYO CHRISTIAN official

Ihunaya is a song in Igbo

Jesus idiri obim mma
Ihunanya bu ihe jurum obi
Jesus idiri obim mma
Ihunanya bu ihe jurum obi

Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo

Olori ihe loro enyi anom ekele gi o
Mmalite na ogwugwu anam ekele gi e oh oh oh
Isi ne ige eburum ibua ngbe oge zuru im mere ya
Isi ne ige ehicham anya nmiri ngbe oge zuru im mere ya
Omen ma n’eme nma
Dike na dimpka
Aka na egbo nkpa
Chukwu oma
Ikuku ama n’onya
Aka na agwo oria
Soso gi bu chi mo

Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo oh oh oh oh
Agam agwakwa uwa nile odighi onye dika gi
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo

Chuckwu oma
Onyeoma ee
Oloro ihe loro enyi
Odugwu me

Nna akpo gi eze nna mo
Maka n’idi mma eh
Aka nakpo nwa n’afo
Daddy m oma, Idinma
E bu onye n’enye hachim okem
E bu onye no n’alala obi mo chai
Le e le e olu oma ya

Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere nan du mo oh oh
Jesus see what you’ve done for me yeah eh eh yeah eh

Jesus idiri obim mma idiri obim mma idiro obim mma
Ihunanya bu ihe jurum obi ihunanya bu ihe jurum obi
Jesus idiri obim mma idiri obim mma eh
Ihunanya bu ihe jurum obi

Agam agwakwa uwa nile agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo
Agam agwakwa uwa nile agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo ihe imere n’ndu ihe imere n’ndu mo mo
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo it is all about you lord
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo I am going to tell the whole world
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo it is all about you Lord
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo i am going to tell the whole world
Agam agwakwa uwa nile ihe imere n’ndu mo see how you turned my life around
Agam agwakwa uwa nile you have taken my pain away you have taken my pain away
Agam agwakwa uwa nile Jesus see what you’ve done oh ihe imere n’ndu m
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Ihunaya lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol to the right of the target
2| symbol at the top of the suitcase
3| symbol at the bottom of the padlock
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid