song lyrics / Onyeka Onwenu / Ochie Dike lyrics  | FRen Français

Ochie Dike lyrics

Performer Onyeka Onwenu

Ochie Dike song lyrics by Onyeka Onwenu official

Ochie Dike is a song in Igbo

Hmm hmm hmm hmm hmm

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem o o
Ochie Dike nnem

Hmm hmm hmm hmm

Mama’mu bu Ochie Dike
Oma k’esi ejide ezi n’ulo hmmhh uhhh uhh uhhhhh
Oshie ike obulu ngwa afia ya ke n’isi
Tupu olota nri ejuputa ezi n’ ne
Mama’mu bu Ochie Dike hmm hmm hmm hmmmm
Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu putalu
I kwu kwa fue ibe fa fue
Oya adirozi nwanne adirozi hhmm uhhh uhh uhhhhh
Ochie dike nnem silu’m ebe nwam kwu
Ebe ahu kam ga akwu

I mana onwa-ite naani oh
ka nnem bulum n’afo
Nnem tala afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem
O bu gini ka m’ga eji wee kele nne mulum oh
Obu ego obu akwa obu gini nu zuru ro
Agam ayonu onye kelum oh biko ngozie lum nnem oh

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama
Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem eh ba

Onwa chie nani oh
ka nnem bulum n’afo
Nnem tala afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem
O bu gini ka m’ga eji wee kele nne mulum oh
Obu ego obu akwa obu gini nu zuru ro
Agam ayonu onye kelum oh biko ngozie lum nnem oh

Chukwu biko gozie
Ochie Dike mama mama mama mama mama
Nna gozie nnem o
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem gozie ya mama mo oo

Nna gozie nnem ooo nnem oo
Ochie Dike nnem

Nna gozie nnem ooo nwe zi gi nga ja won okuku nworo zi njo zo
Ochie Dike nnem akwara ni na obiro zike

Nna gozie nnem obu na kwa na jike iga gu kwa sisia wo gi ochie Dike nnem
Ochie Dike nnem mma mu ochie Dike

Nna gozie nnem
Ochie Dike nnem
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.
Writer: Onyeka Onwenu
Copyright: TUNECORE INC, TuneCore Inc.

Comments for Ochie Dike lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol to the right of the camera
2| symbol at the top of the helmet
3| symbol at the bottom of the bulb
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid