song lyrics / Kolaboy / Ugomma lyrics  | FRen Français

Ugomma lyrics

Performers KolaboyBarmyCaution LXEJaydee bombshellNwodo Victor ChinonsoOkafor Chukwujekwu Sunday

Ugomma song lyrics by Kolaboy official

Ugomma is a song in English

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi Igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)

Akuku ugo mma, nwatakiri bu uwa mgbede
Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete

Achala ugo mma
Nwa lechaba chi gi nyelu gi
Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi

Ejelum egwu n’ Orie Agu (sawa mma)
We fu nu agbamma (sawa mma)
Ntiketere ya egwu osi n’ ojeke esom na (sawa mma)
Anyi anawa ojuom ma mu amazilu nne ya (sawa mma)
Obu onye bu di nne gi
Osim n’ okwa Agbamma (sawa mma)
Nwe tiwe ifugo na nwa nwa yiri nne ya (sawa mma )

Nwa di nu priceless , oburo nwa kposanu rewe (kpowam)
Iburu jet ibunu private, pencil okwa gotenu dewe (kpowam)
Asa lecha wa okwa ginwa mere ubochi kwuru stand still (kpowam)
Iburu Delilah nwa achoghom imah n’ nga abunwu Sampson (kpowam)

Enyemaka ngwa, nwata kwu oto ka kpomkwem (kpowam)
Achorozim aka mgba, okwa so ginwa kam cholu (kpowam)

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi Igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)

Akuku Ugomma, nwatakiri bu uwa mgbede
Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete

Achala Ugomma
Nwa lechaba chi gi nyelu gi
Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi

Omuma asa alu (nwa oma)
Achala ugo nwanyi (nwa oma)
Omuma asa alu (nwa oma)
Achala ugo nwanyi (nwa oma)
Kiribenu ola nwa (nwa oma)
Elewe ukwu egbuo ewu (nwa oma)

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi Igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)

Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Ugomma lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol at the top of the star
2| symbol to the right of the envelope
3| symbol to the right of the bulb
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid