paroles de chanson / Victor O parole / Chukwu Bia lyrics  | ENin English

Paroles de Chukwu Bia

Interprète Victor O

Paroles de la chanson Chukwu Bia par Victor O lyrics officiel

Chukwu Bia est une chanson en Igbo

Onye inye aka anyi nwere n'uwa bu gi Jehovah Chukwu, oke muo okenye oma di bara na mgbe ochie, bia nu nyera anyi aka na enu uwa ahatola oo , uwa na so oyi uwa na so zi Kwa oyi ooo, Alu juru ebe nile nihi ke jee buta Ike, oweziri Ike kariri Ike Chineke gi onye kere mmadu? Okwa gi na enye ego, okwa gi na enye nwa, obu site na amara gi ka anyi ji di ndu, oke muo Chukwu oma Biko, Biko bia, Chukwu Biko bia nu bia zoputa anyi na onodu a....



Chorus..... Chukwu onye ebere bia bia ooo, bia bia ooo Jehovah Biko bia zoputa anyi na onodu (DC)



Ayoro'm gi Chineke si gi Biko bia, n'ifeakaria okwa anyi guru ya oburu egwu, ma na obu ekpere anyi ki bgatara anyi oso enye'm aka ooo na Alu na eme nime obodo anyi nu nime ya, ikwafu obara akalia, tigbuo zogbuo akalia, obodo anyi ejihizi igbu mmadu we kpolu ihe, Ifeakalia Chukwu oma Biko Biko bia Chukwu Biko bia nu bia zoputa anyi na onodu a
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de Chukwu Bia

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole en bas de la calculatrice
2| symbole en haut de l'étoile
3| symbole à droite de la poubelle
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid