paroles de chanson / Solomon Ebube parole / Osinala Obim lyrics  | ENin English

Paroles de Osinala Obim

Interprète Solomon Ebube

Paroles de la chanson Osinala Obim par Solomon Ebube lyrics officiel

Osinala Obim est une chanson en Yoruba

Tittle: OSINALA OBIM
By Solomon Ebube.

Agaghi m echefu ihunanya Chukwu
igosiwom naani gi bu Chukwu
Agaghi echefu ihunanya chineke ee
igosiwom naani gi bu Chukwu
Chineke ooo

(Chorus): Igosiwom gozibigam oke we
ya mere nji eti hallelujah amen (2*)


Agaghi echefu inyeaka Chukwu
mgbe m no na mkpa izaram ekpere
Agaghi echefu inyeaka chineke
mgbe m no na mkpa izaram m ekpere
... Onwere ihe omere m see
ya ka m ji etu ya odogwu na agha
Okwa go by chi oma na emere m MMA we
Onye nwere go nwere ihe do MMA
You are stronger than the strongest
You are mightier than the mighty we
Echetaram ihe imere ee
mgbe ihe uwa na esirim Ike
ibatara ihe wee gabaram welle welle
ikperem do na ala chioma Mee
Lee kwa aka m di n' elu
isi ala m niile o bu gi need ya
ya mere agaghi echefu ihunanya Chukwu oo
igosiwom naani gi bu Chukwu
Agaghi m echefu Oluebube Chukwu oo Mama na igosiwom naani gi bu Chukwu
chineke ooo

(Chorus): Igosiwom gozibigam oke we
ya mere nji eti hallelujah amen (2*).


Holy holy is thy Lord
holy holy is Jehovah
I join twenty four elders in heaven na asi
nso ka Jehovah m di see

Ebube dike na agha
Jehovah jaire, you are full of grace and wonderrs
you are mightier than the mighty
great Elohim
okwa go bi n' elu igwe
ogodo gi ma akpu na ala
agam ako ole ghara oleee
ihe ahu imerem jurum ago
You are Worthy Worthy Worthy Worthy ee
isi ala m niile o bu gi nwe ya
ya mere agaghi echefu ihunanya Chukwu igosiwom naani gi bu Chukwu oo
Agaghi echefu Oluebube Chukwu
Igosiwom naani gi bu Chukwu

Ekele m gi chi m oo

Chorus :
Osinala Obim, Osinala Obim oo
Esim na ala Obim ekele gi


"odogwu na ogba agha"

chorus:
Osinala Obim, Osinala Obim oo
Esim na ala Obim ekele gi

Osinala Obim, Osinala Obim oo
Esim na ala Obim ekele gi ........
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de Osinala Obim

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole à droite de la poubelle
2| symbole en haut de l'oeil
3| symbole en bas du cadenas
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid