paroles de chanson / Onyeka Onwenu parole / Bia Nulu lyrics  | ENin English

Paroles de Bia Nulu

Interprète Onyeka Onwenu

Paroles de la chanson Bia Nulu par Onyeka Onwenu lyrics officiel

Bia Nulu est une chanson en Igbo

Bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Onwero mgbe ike ekwensu ga kali ike Chukwu

Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu

Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o

Ogini na tu g'egwu tinye obi gi na Chukwu
Chukwu bu ya nwe ndu ga bu onye nche gi
Ogini na tu g'egwu ma kpelu Chukwu

Nna ga nulu Onye keluwa ga nulu olu gi
Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu

Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu Chukwu bi nigwe bia nulu olu anyi o
Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu

Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu

Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o
Nna bia nulu Onye keluwa bia nulu olu anyi o

Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu olu anyi o
Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu..
Droits parole : paroles officielles sous licence Lyricfind respectant le droit d'auteur.
Reproduction des paroles interdite sans autorisation.

Commentaires sur les paroles de Bia Nulu

Nom/Pseudo
Commentaire
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - Tous droits réservés. www.paroles-musique.com
Connexion membre

Se connecter ou créer un compte...

Mot de passe oublié ?
OU
CREER COMPTE
Sélectionnez dans l'ordre suivant :
1| symbole à gauche de l'horloge
2| symbole en bas de la poubelle
3| symbole à gauche de l'oeil
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid