Debit Alert est une chanson en Igbo
Omereeme
Ah
Diggie
Odia
Kola boy
Osim ngwa kanyi kponye tuscana
Iga akpo taxi enugu enworo okada
Oburu na ijiro cash mee transfer
Nwa agboho choro ime m ada oo
Ochoo irim
Vuum ka mma
Haa
Debit alert
Umu nwa bu Debit alert
O42 debit alert
Oti igba bu Debit alert o
Heey
Okwa Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Ukpo nkiti debit alert
Umu IMT Debit alert oo
Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Debit alert oo
Oset eh
Osim diokpa kpaputia ka osie
Oburu na ichoro service iga akwu advance
Nwata nwaanyi don blow maka onwere fans
Osim oburu na ichoro mmiri
Kwuo igwo bucket
(heey ona agba mmiri)
Ichoro drum ka o buta nwa kwuo igwo bucket
(heey obu onye mmiri)
Osiri oburu na ichoro mmiri kwuo igwo bucket
(heey ona agba mmiri)
Ichoro drum ka o buta nwa kwuo igwo bucket
(heey obu onye mmiri)
Na ihu stadium kam ifuru ya osim na late hours
Nsi ya keway osim na o na ga 8hours
Nsi ya kanyi ruo obuputere m POS
Ochoo igba ani na village and ochoo igo benz
Nwa kanyi kponye tuscana
Iga akpo taxi enugu enworo okada
Oburu na ijiro cash mee transfer
Nwa agboho choro ime m ada oo
Ochoo irim
Vuum ka mma o
Heey
Debit alert
Umu nwa bu Debit alert
O42 debit alert
Otigba bu Debit alert oo
Heey okwa Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Ukpo nkiti debit alert
Umu IMT Debit alert oo
Debit alert heey
Azu mmiri ya na salad
Diggie
Debit alert oo
(slowdog)
Umu enugu bukwa debit alert
Ha ekoru nwa guy maka m ji money
Account nwoke dikwa fat ti
Ha ncha bukwa debit alert
Imana enugu girls a like ka send account number (o send eh)
Nwanne igbazie the money ikpoba gi honey nwanne (o bendi eh)
Say
Nwanne igba mmiri egburo gi azu maobu turkey
Muna kolaboy pasa here nwa nodi
Slowdog big don a.k.a biggie doggie
Dem tell you say money dey onweedi