song lyrics / Aguero Banks / Still Sober lyrics  | FRen Français

Still Sober lyrics

Performers Aguero BanksPhyno

Still Sober song lyrics by Aguero Banks official

Still Sober is a song in Igbo

STILL SOBER  

(Jesụ biko bia zanụ nwa gị, inụgo zanụ'm oh, zanụ'm oh oh na ibụ chineke mụ ohh) 

Woah

Its a blaq boy banks

Onye anwụrụụụụụụụ

Bia,
Kọlụ ife a, n'agbada agbada 

Eyi'm gị ọlụ ana-asaba asaba

Onye oge ya ru ya-anaba anaba 

Ọdịgị ka ụka ama-agbasa agbasa 

I dey your back bụ nkwụnye nkwụnye 

M'loose-o guard fa ebulu egwu lee

cbịa'm ebea ka'm gwunye egwunye 

Ịbaa n'ogbe m'na-atunye atunye

M'ma arụchazie ọrụ 

Were gbarụ aka naa

Kwechiri ndi mgbu a, 

Ma ha buru ahga bia 

Enwerọkwam time for 

Too much talking 

Ọgụ egbe ndi a, ji atụlụ agha bia 

cka n'enwerọ cha na erizi achịcha 

Nchọrụkwa gi bia ọkwa nticha nticha 

Nficha nficha, cbụba abụba 

Ma dị ocha ọdịgị

ka mụ esi N'enu bia 

On my light na ọme 

cnd they can't believe na ọmee

Na the boy di good na ọlee 

Many things they cook na ohee 

Men ji Ife n'ukwu Ma ọnweee

Biko je jide ugwunwa m'nye 

Days be long na obaaa 

Ife n'awa mụ isi na obeee

Mana Rest in peace cheche (rest in peace)
Nwa ogbe ama ama

Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga

Nyem my share ịkọwa akụkọ

Bia way, okwa anyi kpa ya akpa

cnyi akpachabe, ịna type zi code 

Ịdịkwan sure n'ịga ana 

I'm on my lane (i'm on my lane)

Nothing can come between me and my money 

Maka ụmụ asa na abia now 

Ha ncha chọ money 

cnd ima-na okwu dagharia ha act'ia funny (ha act'ia funny)

I'm on my lane

Nothing can come between me and my money

Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly

Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?

Ịdikwa funny, Ịdikwa funny 

I'm on my lane

Nothing can come between me and my money

Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly

Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?

Ịdikwa funny, ezigbo funny 

This people dị against us

Two of my men dị locked up

But I'm never giving up

That's the way I was brought up

Go tell them I can't stop

Cause the bills dị surplus

But God is never late, Bụ the reason why I don't rush

I told my dawg my time will come 
Very soon anyị egorụ Patek

cyọ'm olisa, 
Biko send down the rain ka majek fashek

Echete-mụ mgbe anyi n'agbabu bus (gba-gba) Na iru WcEC

Chukwu edegoru'm my cheque
My scores bụ ten over ten

Rest in peace cheche (rest in peace)
Nwa ogbe ama ama

Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga

Nyem my share ịkọwa akụkọ

Bia way, okwa anyi kpa ya akpa

cnyi akpachabe, ịna e'book zị bolt
Ịdịkwan sure na ịga ana

I'm on my lane (i'm on my lane)

Nothing can come between me and my money 

cll these niggas come around
Cause I'm popping 

cnd ima-na okwu dagharia ha act'ia funny (ha act'ia funny)

I'm on my lane

Nothing can come between me and my money

Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly

Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?

Ịdikwa funny, Ịdikwa funny 

I'm on my lane

Nothing can come between me and my money

Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly

Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?
Lyrics copyright : legal lyrics licensed by Lyricfind.
No unauthorized reproduction of lyric.

Comments for Still Sober lyrics

Name/Nickname
Comment
Copyright © 2004-2024 NET VADOR - All rights reserved. www.paroles-musique.com/eng/
Member login

Log in or create an account...

Forgot your password ?
OR
REGISTER
Select in the following order :
1| symbol at the top of the star
2| symbol at the bottom of the padlock
3| symbol to the right of the eye
grid grid grid
grid grid grid
grid grid grid